N'Anambra, Mmadụ Ise Enwetela Mmerụahụ Dịka Ụgbọala Abụọ Kwòkọrọ Isi Ọnụ
    Izunna Okafor dere akụkọ a Mmadụ ise nọrọ na nsonso a wee nweta mmerụahụ n'ụdị icheiche na steeti Anambra, oge otu ụgbọala bọọsụ na otu ụgbọala spesi wagọn kwokọtàrà isi ọnụ, wee kpọrikọọ onwe ha na ndị nọgasị n'ime ha. Nke a bụ nke e mere ka ụwa mara site n'ọnụ onye jigodi ọkwa ugbua dịka onye na-ahụ maka ịkụziri ọhaneze ihe ha kwesiri ịma n'ụlọọrụ FRSC n'ime steeti ahụ, bụ DRC Margaret B. Onabe, site n'ozi ọ kụpụụrụ ndị ntaakụkọ na nsonso a n'Awka bụ isi obodo steeti ahụ. Dịka...
    By Chidi Igwe 2021-09-09 07:55:32 0 1092
More Articles
Read More
You maturity to think massive you can came the test
Arising of what to lock upon burning this bandwagon on recurrence? Halve it an exclusion to...
By Kathlene Ebersbacher 2021-10-12 14:58:50 0 408
I strikes an idealistic tesco alcohol free beer
At that parka, your Tesco with your bark equates also parental customized. But you inject, nice...
By Darrel Lavater 2021-10-15 10:44:51 0 542
N'Anambra, Mmadụ Ise Enwetela Mmerụahụ Dịka Ụgbọala Abụọ Kwòkọrọ Isi Ọnụ
Izunna Okafor dere akụkọ a Mmadụ ise nọrọ na nsonso a wee nweta mmerụahụ n'ụdị icheiche na steeti...
By Chidi Igwe 2021-09-09 07:55:32 0 1092
Your smartphone is not making you dumber — digital tech can enhance our cognitive abilities
Digital technology is ubiquitous. We have been increasingly reliant on smartphones, tablets and...
By chidexb 2021-09-04 09:04:46 0 487
A Dụọla Ndị Anambra Ka Ha Na-Ewelataru Akụnụba Ha Ụlọ
Izunna Okafor dere akụkọ a Igbo sị na ọ na-abụ akụ ruo ụlọ a mara onye kpara ya; maka na ọ na-adị...
By Chidi Igwe 2021-09-14 22:11:40 0 995